Brian McKnight

Brian McKnight
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereBrian Dezie
aha ezinụlọ yaMcKnight Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Jụn 1969 Dezie
Ebe ọmụmụBuffalo Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ebe agụmakwụkwọOakwood University, Maynard Evans High School Dezie
Ebe obibiBuffalo Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1988 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaAdventism Dezie
ụdị olutenor Dezie
ngwa egwutrumpet, Jita, Piano, olu egwụ Dezie
diskografiBrian McKnight discography Dezie
ụdịrhythm and blues, quiet storm, soul music, pop music, R&B dị ugbu a Dezie
akara ndekọEntertainment One Music, Mercury Records, Universal Music Group, Motown, Warner Bros. Records Dezie
Ihe nriteSoul Train Music Award for Best R&B/Soul Single, Male, NAACP Image Award for Outstanding Male Artist, American Music Award Dezie
webụsaịtịhttp://www.bmcknight.com/ Dezie
kọwara na URLhttps://www.tekstowo.pl/wykonawca,brian_mcknight.html Dezie

  Brian Kelly McKnight (amụrụ na June 5, 1969) bụ ónyé America na-agụ egwu, ónyé na-ede egwu, onye omee, onye na'emepụta ihe ndekọ, onye na - redio na ónyé na-egwu ọtụtụ ngwá egwu.[1][2] A maara ya nke ọma màkà falsetto ya siri ike, eriri dị elu na melisma.

A maara McKnight maka egwu ya sitere na abọm dịka Brian McKnight (platinum debut), Anytime na Back at One . Ọrụ ya emeela ka ọ nweta nhọpụta Grammy Awards iri na isii, nke atọ naanị Zubin Mehta na Snoop Dogg maka ndekọ nke ọtụtụ nhọpụta Grammy na-enweghị mmeri.[3]

  1. ACE Repertory. www.ascap.com. Retrieved on November 19, 2019.
  2. Collier. "Brian McKnight on Fame, Family and Female Fans", FindArticles.com, July 2000. Retrieved on January 8, 2007.
  3. News. 'Sleep well, brother': In live video, Brian McKnight sings in memory of James Ingram. ABS-CBN News. Retrieved on February 18, 2019.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy